New Lyrics

Gabriel Eziashi – Aka Jehovah Lyrics

Aka Jehovah Lyrics By Gabriel Eziashi

Gabriel Eziashi – Aka Jehovah Lyrics

Gabriel Eziashi – Aka Jehovah (akaya akaya aka jehovah na eme nma) Mp3 Download + Lyrics. Gabriel Eziashi, blessed gospel minister releases the official awaited lyrics for gospel song titled “Aka Jehovah” Lyrics.

ALSO CHECKOUT : Mary Mary – Heaven Mp3 Download + Lyrics

Stream to be filled with good gospel song lyrics as you listen to, Aka Jehovah (akaya akaya aka jehovah na eme nma) by Gabriel Eziashi and do add your thoughts on this great release in the comment box below.

Aka Jehovah Lyrics By Gabriel Eziashi

Aaah uh uh
Aka Aka ya
Aka Jehovah na’eme mma
Olu Ebube ya
Nke na eruari na’ebem no
Isi iyi nke ndu
Nke na dighi ata’ta
Aka Aka ya
Aka Jehovah na’eme mma

Aka Aka ya
Aka Jehovah na’eme mma
Olu Ebube ya
Nke na eruari na’ebem no
Isi iyi nke ndu
Nke na dighi ata’ta
Aka Aka ya
Aka Jehovah na’eme mma

Aaaah haaa oh oh oh oh
Oh oo uh Jehovah mo
Aaah haaa uh uh
Daddy mi nneligwe ogoro ya naburu nnala

Aka Aka ya
Aka Jehovah Aka Jehovah na’eme mma
Olu Ebube ya Olu Ebube ya
Nke na eruari na’ebem no
Isi iyi nke ndu Isi iyi nke ndu
Nke na dighi ata’ta dighi ata’ta
Aka Aka Aka ya
Aka Jehovah Aka Jehovah na’eme mma

Aka Jehovah
Aka Aka ya
Aka Jehovah Aka Jehovah na’eme mma
Olu Ebube ya Olu Ebube ya
Nke na eruari na’ebem no nke na eruari na’ebem no
Isi iyi nke ndu
Nke na dighi ata’ta Nke na dighi ata’ta
Aka Aka ya Aka
Aka Jehovah na’eme mma Jeho-o-vah meh

Daddy mu
Onye na-eme mma etu i si eme m
Ngi bu chi mu ooo Aka Aka ya ehhy oh
Aka Jehovah na’eme mma

Onye ukwu Onye isi
Daddy na-akwa uzo
Ekele dili aha gi oo
Aka Aka ya ehhy eh
Aka Jehovah na’eme mma

Aka na-akpu nwa Aka na-enye ndu
Daddy na-eme mma lo lolololo lololo
Aka Aka ya oh oh
Aka Jehovah na’eme mma

Onye nwe m Onye nwe m Onye nwe m
Jehovah mu
Aaaah haaa uh uh uhu ehhy ehhy eh eh

Aka Jehovah na’eme mma
Olu Ebube ya
Nke na eruari na’ebem no
Isi iyi nke ndu
Nke na dighi ata’ta
Aka Aka ya
Aka Jehovah na’eme mma

DOWNLOAD MP3 [Download]

Related Articles

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *

Check Also
Close
Back to top button